Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 42:1 Dika ele si agụ miri miri, otú a ka nkpuru-obim nāgusi miri
Gi, Chineke.
42:2 Akpiri nākpọ nkpuru-obim nku nku Chineke, bú Chineke di ndu: òle mb͕e m'gābia?
pụtara n'ihu Chineke?
42:3 Anya-mirim aghọwo ihe-oririm ehihie na abali, mb͕e ha nāsi mb͕e nile
sim, Òle ebe Chineke-gi nọ?
42:4 Ma mb͕e m'nēcheta ihe ndia, M'gāwusi nkpuru-obim nimem: n'ihi na alawom
n’etiti igwe-mmadụ ka m’jiworo olu soro ha je n’ulo Chineke
ọṅù na otuto, Ya na ìgwè madu nēdebe ubọchi nsọ.
ABÙ ỌMA 42:5 N'ìhi gini ka i nēweda n'ala, nkpuru-obim? n'ìhi gini kwa ka i nāb͕a ujọ nimem?
Chere Chineke: n'ihi na m'gēkele kwa Ya ọzọ n'ihi iye-aka-Ya
ihu .
42:6 Chinekem, nkpuru-obim atudawo nimem: n'ihi nka ka m'gēcheta Gi
site n'ala Jọdan, site kwa na ndi Heamon, site n'ugwu Miza.
42:7 Omimi nākpọ ob͕u-miri kpọkue n'olu olu-miri-Gi nile: nbili-miri-Gi nile
Ma olu-gi nile agabigawo n'isim.
42:8 Ma Jehova gēnye ebere-Ya iwu n'ubọchi, na n'ime
n'abali ka abù-Ya gādiyerem, Na ekperem, bú Chineke nkem
ndu.
ABÙ ỌMA 42:9 M'gāsi Chineke oké nkumem, Gini mere I chezọm? gịnị kpatara m ji aga
na-eru uju n'ihi mmegbu nke ndị iro?
42:10 Dị ka mma agha dị n'ọkpụkpụ m, ndị iro m na-ata m ụta; ka ha na-ekwu
ubọchi nile nāsim, Òle ebe Chineke-gi nọ?
ABÙ ỌMA 42:11 N'ìhi gini ka i nēweda n'ala, nkpuru-obim? gini mere obi nālọ gi miri?
m? Chere Chineke: n'ihi na m'gēkele kwa Ya ọzọ, Onye bu nzọputa nke aka-Ya
irum, na Chinekem.